Nehemaya 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Naanị gị bụ Jehova.+ Ọ bụ gị kere eluigwe, ya bụ, eluigwe niile na ndị mmụọ ozi niile,* ụwa na ihe niile dị na ya, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya. Ị na-echebe ha niile ndụ. Ndị mmụọ ozi niile na-akpọkwara gị isiala. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:6 Ụlọ Nche,10/15/2013, p. 23
6 “Naanị gị bụ Jehova.+ Ọ bụ gị kere eluigwe, ya bụ, eluigwe niile na ndị mmụọ ozi niile,* ụwa na ihe niile dị na ya, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya. Ị na-echebe ha niile ndụ. Ndị mmụọ ozi niile na-akpọkwara gị isiala.