Nehemaya 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị chọpụtara na ọ tụkwasịrị gị obi,+ gị na ya wee gbaa ndụ na ị ga-enye ya ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Jebus, na ndị Gegash, nakwa na ị ga-enye ụmụ* ya ala ndị ahụ.+ I mezuru nkwa gị n’ihi na ị bụ onye ezi omume.
8 Ị chọpụtara na ọ tụkwasịrị gị obi,+ gị na ya wee gbaa ndụ na ị ga-enye ya ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Jebus, na ndị Gegash, nakwa na ị ga-enye ụmụ* ya ala ndị ahụ.+ I mezuru nkwa gị n’ihi na ị bụ onye ezi omume.