Nehemaya 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 I wee mee ihe àmà dị iche iche, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche iji mesie Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile ike,+ n’ihi na ị ma na ha mekpara ndị gị ahụ́.+ I meere onwe gị aha nke dị ruo taa.+
10 I wee mee ihe àmà dị iche iche, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche iji mesie Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile ike,+ n’ihi na ị ma na ha mekpara ndị gị ahụ́.+ I meere onwe gị aha nke dị ruo taa.+