Nehemaya 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 I kewara oké osimiri n’ihu ha, ha wee si n’ala nkịtị n’etiti oké osimiri gafee.+ Ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’ala ala oké osimiri ka nkume a tụbara n’osimiri ifufe na-enugharị.+
11 I kewara oké osimiri n’ihu ha, ha wee si n’ala nkịtị n’etiti oké osimiri gafee.+ Ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’ala ala oké osimiri ka nkume a tụbara n’osimiri ifufe na-enugharị.+