Nehemaya 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 I sikwa n’eluigwe nye ha achịcha mgbe agụụ na-agụ ha.+ I mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụta mgbe mmiri na-agụ ha.+ Ị gwakwara ha ka ha banye ma weghara ala ahụ ị ṅụrụ iyi* na ị ga-enye ha.
15 I sikwa n’eluigwe nye ha achịcha mgbe agụụ na-agụ ha.+ I mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụta mgbe mmiri na-agụ ha.+ Ị gwakwara ha ka ha banye ma weghara ala ahụ ị ṅụrụ iyi* na ị ga-enye ha.