Nehemaya 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ma hanwa, bụ́ ndị nna nna anyị, buliri onwe ha elu+ ma mee isi ike,*+ ha egeghịkwa ntị n’iwu gị.