Nehemaya 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha meere onwe ha nwa ehi a kpụrụ akpụ ma na-asị, ‘Ihe a bụ Chi unu nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe.
18 Mgbe ha meere onwe ha nwa ehi a kpụrụ akpụ ma na-asị, ‘Ihe a bụ Chi unu nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe.