Nehemaya 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ị hapụghị ha n’ala ịkpa n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighị n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie. Ogidi ọkụ ahapụghịkwa inye ha ìhè n’abalị n’ụzọ ha kwesịrị iso.+
19 Ma ị hapụghị ha n’ala ịkpa n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighị n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie. Ogidi ọkụ ahapụghịkwa inye ha ìhè n’abalị n’ụzọ ha kwesịrị iso.+