Nehemaya 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 I nyere ha nri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ E nweghị ihe kọrọ ha. Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.
21 I nyere ha nri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ E nweghị ihe kọrọ ha. Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.