Nehemaya 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 I mere ka ụmụ ha dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa na ha ga-abanye ma biri.+
23 I mere ka ụmụ ha dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa na ha ga-abanye ma biri.+