Nehemaya 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ ha wee banye weghara ala ahụ.+ I meriiri ha ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+ I nyefere ndị Kenan n’aka ha, ma ndị eze ha ma ndị ala ahụ, ka ha mee ha ihe masịrị ha.
24 Ụmụ ha wee banye weghara ala ahụ.+ I meriiri ha ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+ I nyefere ndị Kenan n’aka ha, ma ndị eze ha ma ndị ala ahụ, ka ha mee ha ihe masịrị ha.