Nehemaya 9:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 I nweere ha ndidi+ ruo ọtụtụ afọ, sikwa n’ọnụ ndị amụma gị i nyere mmụọ gị na-adọ ha aka ná ntị. Ma ha ekweghị ege ntị. N’ikpeazụ, i nyefere ha n’aka ndị bi n’ala ndị gbara ha gburugburu.+
30 I nweere ha ndidi+ ruo ọtụtụ afọ, sikwa n’ọnụ ndị amụma gị i nyere mmụọ gị na-adọ ha aka ná ntị. Ma ha ekweghị ege ntị. N’ikpeazụ, i nyefere ha n’aka ndị bi n’ala ndị gbara ha gburugburu.+