32 “Ugbu a, Chineke anyị, Onye ukwu na Chineke e kwesịrị ịtụ egwu, onye na-emebighị ọgbụgba ndụ ya, onye hụrụ ndị ya n’anya,+ echefula nsogbu niile bịaara anyị, ndị eze anyị, ndị isi anyị,+ ndị nchụàjà anyị,+ ndị amụma anyị,+ nna nna anyị hà, na ndị gị niile malite n’oge ndị eze Asiria+ ruo taa.