Nehemaya 9:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’agbanyeghị ihe niile merela anyị, ị bụ onye ezi omume n’ihi na i mere ihe ziri ezi. Ma, ọ bụ anyịnwa mere ihe ọjọọ.+
33 N’agbanyeghị ihe niile merela anyị, ị bụ onye ezi omume n’ihi na i mere ihe ziri ezi. Ma, ọ bụ anyịnwa mere ihe ọjọọ.+