Nehemaya 9:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị, na nna nna anyị hà edebeghị Iwu gị. Ha egeghịkwa ntị ná ntụziaka gị ma ọ bụ n’aka ná ntị ị dọrọ ha.*
34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị, na nna nna anyị hà edebeghị Iwu gị. Ha egeghịkwa ntị ná ntụziaka gị ma ọ bụ n’aka ná ntị ị dọrọ ha.*