Nehemaya 9:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mgbe ha nọ n’alaeze ha na-eri uru ọtụtụ ihe ọma i nyere ha, nọrọkwa n’ala sara mbara i nyere ha nke na-eme nri, ha efeghị gị,+ ha ahapụghịkwa omume ọjọọ ha.
35 Mgbe ha nọ n’alaeze ha na-eri uru ọtụtụ ihe ọma i nyere ha, nọrọkwa n’ala sara mbara i nyere ha nke na-eme nri, ha efeghị gị,+ ha ahapụghịkwa omume ọjọọ ha.