Nehemaya 9:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Taa, anyị bụzi ndị ohu.+ N’eziokwu, anyị bụzi ndị ohu n’ala i nyere nna nna anyị hà ka ha rie mkpụrụ ya na ihe ọma ndị dị na ya.
36 Taa, anyị bụzi ndị ohu.+ N’eziokwu, anyị bụzi ndị ohu n’ala i nyere nna nna anyị hà ka ha rie mkpụrụ ya na ihe ọma ndị dị na ya.