Nehemaya 9:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 “N’ihi ihe a niile, anyị na-ede ihe anyị kwekọrịtara ime+ n’akwụkwọ. Ndị isi anyị, ndị Livaị anyị, na ndị nchụàjà anyị na-abịanyekwa aka na ya.”+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:38 Ụlọ Nche,10/15/1998, p. 21
38 “N’ihi ihe a niile, anyị na-ede ihe anyị kwekọrịtara ime+ n’akwụkwọ. Ndị isi anyị, ndị Livaị anyị, na ndị nchụàjà anyị na-abịanyekwa aka na ya.”+