Nehemaya 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụ ndị isi ndị Izrel bi na Jeruselem.+ Ma ndị Izrel ndị ọzọ fere nza+ ka ha họpụta otu ezinụlọ n’ime ezinụlọ iri ọ bụla ga-ebi na Jeruselem bụ́ obodo nsọ, ezinụlọ itoolu ndị ọzọ ebiri n’obodo ndị ọzọ.
11 Ọ bụ ndị isi ndị Izrel bi na Jeruselem.+ Ma ndị Izrel ndị ọzọ fere nza+ ka ha họpụta otu ezinụlọ n’ime ezinụlọ iri ọ bụla ga-ebi na Jeruselem bụ́ obodo nsọ, ezinụlọ itoolu ndị ọzọ ebiri n’obodo ndị ọzọ.