Nehemaya 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị isi ndị Livaị bụ Hashabaya, Sherebaya, na Jeshụa+ nwa Kadmiel.+ Ụmụnne ha, bụ́ ndị nche, guzo n’ìgwè n’ìgwè chee ha ihu iji na-eto Chineke ma na-ekele ya otú Devid onye nke ezi Chineke kwuru ka a na-eme.+
24 Ndị isi ndị Livaị bụ Hashabaya, Sherebaya, na Jeshụa+ nwa Kadmiel.+ Ụmụnne ha, bụ́ ndị nche, guzo n’ìgwè n’ìgwè chee ha ihu iji na-eto Chineke ma na-ekele ya otú Devid onye nke ezi Chineke kwuru ka a na-eme.+