Nehemaya 12:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe a na-enyefe Chineke mgbidi Jeruselem, ha chọrọ ndị Livaị ma si n’ebe niile ha bi kpọta ha Jeruselem ka ha jiri ọṅụ, abụ ekele,+ ájà, ụbọ akwara, na une nyefee Chineke mgbidi ahụ.
27 Mgbe a na-enyefe Chineke mgbidi Jeruselem, ha chọrọ ndị Livaị ma si n’ebe niile ha bi kpọta ha Jeruselem ka ha jiri ọṅụ, abụ ekele,+ ájà, ụbọ akwara, na une nyefee Chineke mgbidi ahụ.