Nehemaya 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 M wee kpọgote ndị isi Juda n’elu mgbidi ahụ. M họpụtakwara nnukwu ìgwè abụọ na-ekwe ukwe ekele na ndị ga na-eso ha n’azụ. Otu ìgwè nọ na-aga n’aka nri n’elu mgbidi nke gara n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+
31 M wee kpọgote ndị isi Juda n’elu mgbidi ahụ. M họpụtakwara nnukwu ìgwè abụọ na-ekwe ukwe ekele na ndị ga na-eso ha n’azụ. Otu ìgwè nọ na-aga n’aka nri n’elu mgbidi nke gara n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+