Nehemaya 12:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 E nwere ụmụ ndị nchụàjà ji opi soro ha.+ Ụfọdụ n’ime ha bụ: Zekaraya nwa Jonatan nwa Shemaya nwa Matanaya nwa Mịkaya nwa Zakọ nwa Esaf,+
35 E nwere ụmụ ndị nchụàjà ji opi soro ha.+ Ụfọdụ n’ime ha bụ: Zekaraya nwa Jonatan nwa Shemaya nwa Matanaya nwa Mịkaya nwa Zakọ nwa Esaf,+