Nehemaya 12:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi,+ ha si n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid gafere Steepụ+ E Si Aga n’Obodo Devid+ ma gawa ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri,+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi,+ ha si n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid gafere Steepụ+ E Si Aga n’Obodo Devid+ ma gawa ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri,+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.