Nehemaya 12:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 gaferekwa Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ma na-aga ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie,+ ruokwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀,+ n’Ụlọ Nche Hananel,+ n’Ụlọ Nche Mia, ruokwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ha wee kwụsị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.
39 gaferekwa Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ma na-aga ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie,+ ruokwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀,+ n’Ụlọ Nche Hananel,+ n’Ụlọ Nche Mia, ruokwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ha wee kwụsị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.