-
Nehemaya 12:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 Ha wee malite ịrụ ọrụ Chineke ha na ọrụ ime ka ihe niile dị ọcha. Ndị na-abụ abụ na ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá malitekwara ịrụ ọrụ nke ha otú Devid na Solomọn nwa ya kwuru ka a na-eme.
-