Nehemaya 12:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 N’oge Zerubabel+ nakwa n’oge Nehemaya, Izrel niile na-enye ndị na-abụ abụ+ na ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá+ ihe ga-ezuru ha kwa ụbọchị. Ha na-ewepụtakwara ndị Livaị òkè ha,+ ndị Livaị ewepụtara ụmụ Erọn òkè nke ha.
47 N’oge Zerubabel+ nakwa n’oge Nehemaya, Izrel niile na-enye ndị na-abụ abụ+ na ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá+ ihe ga-ezuru ha kwa ụbọchị. Ha na-ewepụtakwara ndị Livaị òkè ha,+ ndị Livaị ewepụtara ụmụ Erọn òkè nke ha.