-
Nehemaya 13:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 O doziiri Tobaya otu nnukwu ọnụ ụlọ a na-akwasa ihe,* bụ́ ebe ha na-edowebu ọka e ji achụ àjà, frankinsens, na arịa dị iche iche nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka,* nke mmanya ọhụrụ, na nke mmanụ+ e kwesịrị ịna-enye ndị Livaị,+ ndị na-abụ abụ, na ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá, nakwa onyinye a na-enye maka ndị nchụàjà.+
-