Nehemaya 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ́ bụghị ihe a ka nna nna unu hà mere, Chineke anyị wee mee ka ọdachi a niile dakwasị anyị, dakwasịkwa obodo a? Ugbu a, unu na-emerụ Ụbọchị Izu Ike,+ na-eme ka iwe dị ọkụ ọ na-ewesa Izrel dịkwuo ọkụ.”
18 Ọ́ bụghị ihe a ka nna nna unu hà mere, Chineke anyị wee mee ka ọdachi a niile dakwasị anyị, dakwasịkwa obodo a? Ugbu a, unu na-emerụ Ụbọchị Izu Ike,+ na-eme ka iwe dị ọkụ ọ na-ewesa Izrel dịkwuo ọkụ.”