Nehemaya 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M gwara ndị Livaị ka ha na-eme onwe ha ka ha dị ọcha mgbe niile ma na-abata na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá iji doo Ụbọchị Izu Ike nsọ.+ Chineke m, biko, chetakwa ihe a ma meere m ebere maka na ịhụnanya gị dị ukwuu.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:22 Ụlọ Nche,9/15/1996, p. 16
22 M gwara ndị Livaị ka ha na-eme onwe ha ka ha dị ọcha mgbe niile ma na-abata na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá iji doo Ụbọchị Izu Ike nsọ.+ Chineke m, biko, chetakwa ihe a ma meere m ebere maka na ịhụnanya gị dị ukwuu.+