25 M wee baara ha mba, bụọ ha ọnụ, tie ụfọdụ n’ime ụmụ nwoke ahụ ihe,+ fopụkwa ntutu isi ha ma mee ka ha jiri aha Chineke ṅụọ iyi. M sịrị ha: “Unu akpọnyela ụmụ ha ndị nwoke ụmụ unu ndị nwaanyị. Unu alụtakwarala ụmụ unu ndị nwoke ụmụ ha ndị nwaanyị. Unu alụkwala ụmụ ha ndị nwaanyị.+