Esta 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ihe a mere n’oge Ahazuirọs na-achị,* ya bụ, Ahazuirọs onye na-achị otu narị ógbè* na iri abụọ na asaa (127),+ malite n’India ruo n’Etiopia.* Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1888
1 Ihe a mere n’oge Ahazuirọs na-achị,* ya bụ, Ahazuirọs onye na-achị otu narị ógbè* na iri abụọ na asaa (127),+ malite n’India ruo n’Etiopia.*