Esta 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’afọ nke atọ n’ọchịchị ya, o meere ndị isi ọchịchị ya niile na ndị niile na-ejere ya ozi oriri. Ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama, na ndị isi nke ógbè* dị iche iche bịakwara oriri ahụ. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ụlọ Nche,3/1/2006, p. 8-9
3 N’afọ nke atọ n’ọchịchị ya, o meere ndị isi ọchịchị ya niile na ndị niile na-ejere ya ozi oriri. Ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama, na ndị isi nke ógbè* dị iche iche bịakwara oriri ahụ.