Esta 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ụbọchị ndị a gachara, eze ji ụbọchị asaa meere ndị niile nọ na Shushan,* bụ́ ebe obí ya dị,* oriri n’ogige dị n’obí eze, ma ndị ukwu ma ndị nta. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ụlọ Nche,3/1/2006, p. 8-9
5 Mgbe ụbọchị ndị a gachara, eze ji ụbọchị asaa meere ndị niile nọ na Shushan,* bụ́ ebe obí ya dị,* oriri n’ogige dị n’obí eze, ma ndị ukwu ma ndị nta.