6 Ihe ndị e ji chọọ ogige ahụ mma bụ ákwà ọcha na ákwà na-acha anụnụ anụnụ e kere ụdọ e ji ákwà ọcha na ogho pọpụl kpaa. E kegidere ha n’ọlaọcha dị okirikiri nke dị n’ogidi e ji mabụl rụọ. Àkwà ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha rụọ dịkwa na pevment e ji nkume pọfiri, mabụl, nkume pel, na mabụl ojii rụọ.