Esta 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị kacha anọ ya nso bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan. Ha bụ ndị isi asaa+ e nwere na Peshia na Midia. Ha na-abịa ahụ eze mgbe niile. Ọkwá ha kachakwa n’alaeze ahụ).
14 Ndị kacha anọ ya nso bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan. Ha bụ ndị isi asaa+ e nwere na Peshia na Midia. Ha na-abịa ahụ eze mgbe niile. Ọkwá ha kachakwa n’alaeze ahụ).