Esta 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka eze nye iwu, ka e denyekwa ya n’iwu ndị Peshia na Midia a na-anaghị agbanwe agbanwe,+ na Vashtaị agaghịzi abịa n’ihu Eze Ahazuirọs. Ka eze jiri nwaanyị ọzọ ka ya mma dochie ya, ka nwaanyị ahụ bụrụzie nwunye eze.
19 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka eze nye iwu, ka e denyekwa ya n’iwu ndị Peshia na Midia a na-anaghị agbanwe agbanwe,+ na Vashtaị agaghịzi abịa n’ihu Eze Ahazuirọs. Ka eze jiri nwaanyị ọzọ ka ya mma dochie ya, ka nwaanyị ahụ bụrụzie nwunye eze.