Esta 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 O zigara akwụkwọ ozi n’ógbè* niile ọ na-achị,+ ógbè* nke ọ bụla n’otú ha si ede ihe, ndị ọ bụlakwa n’asụsụ ha. Ka onye ọ bụla bụ́ di bụrụ onyeisi n’ezinụlọ ya, ka ọ bụrụkwa asụsụ ya ka a ga na-asụ n’ezinụlọ ya.
22 O zigara akwụkwọ ozi n’ógbè* niile ọ na-achị,+ ógbè* nke ọ bụla n’otú ha si ede ihe, ndị ọ bụlakwa n’asụsụ ha. Ka onye ọ bụla bụ́ di bụrụ onyeisi n’ezinụlọ ya, ka ọ bụrụkwa asụsụ ya ka a ga na-asụ n’ezinụlọ ya.