Esta 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E nwere otu nwoke onye Juu nọ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Aha ya bụ Mọdekaị.+ Ọ bụ nwa Jeya nwa Shimiaị nwa Kish, onye ebo Benjamin.+
5 E nwere otu nwoke onye Juu nọ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Aha ya bụ Mọdekaị.+ Ọ bụ nwa Jeya nwa Shimiaị nwa Kish, onye ebo Benjamin.+