Esta 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ ya na-elekọta Hadasa, ya bụ, Esta, nwa nwanne nna ya,+ n’ihi na o nweghị ma nne ma nna. Nwa agbọghọ a mara mma, bụrụkwa asampete. Ma mgbe nne ya na nna ya nwụrụ, Mọdekaị kpọọrọ ya na-azụ ya ka nwa ya nwaanyị. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ṅomie, p. 127 Ụlọ Nche,10/1/2011, p. 19
7 Ọ bụ ya na-elekọta Hadasa, ya bụ, Esta, nwa nwanne nna ya,+ n’ihi na o nweghị ma nne ma nna. Nwa agbọghọ a mara mma, bụrụkwa asampete. Ma mgbe nne ya na nna ya nwụrụ, Mọdekaị kpọọrọ ya na-azụ ya ka nwa ya nwaanyị.