-
Esta 2:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Otú ahụ ka ha si mee Esta, onye Mọdekaị kpọọrọ na-azụ ka nwa ya nwaanyị.+ Esta bụ nwa Abihel nwanne nna Mọdekaị. Mgbe o ruru ka Esta gakwuru eze, ọ rịọghị ihe ọ bụla ma e wezụga ihe Hegaị bụ́ ọnaozi eze, onye na-elekọta ụmụ nwaanyị, kwuru ka e nye ya. (N’oge ahụ niile, ihe Esta nọ na-amasị onye ọ bụla hụrụ ya.)
-