Esta 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze wee hụ Esta n’anya karịa ụmụ nwaanyị ndị ọzọ niile. Ọ bụkwa ya ka obi ya nabatara n’ime ụmụ agbọghọ niile ahụ na-amaghị nwoke. O wee kpuwe ya okpu nwunye eze na-ekpu, mee ya nwunye eze,+ ya anọchie Vashtaị.+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Ụlọ Nche,1/1/1991, p. 31
17 Eze wee hụ Esta n’anya karịa ụmụ nwaanyị ndị ọzọ niile. Ọ bụkwa ya ka obi ya nabatara n’ime ụmụ agbọghọ niile ahụ na-amaghị nwoke. O wee kpuwe ya okpu nwunye eze na-ekpu, mee ya nwunye eze,+ ya anọchie Vashtaị.+