18 Eze wee meere Esta oké oriri. Ọ kpọkwara ndị niile o mere ndị isi na ndị niile na-ejere ya ozi ka ha bịa oriri ahụ. O kwukwara na ya agbagharala ndị niile mejọrọ ya n’ógbè niile ọ na-achị. Ọ nọkwa na-enye ndị mmadụ onyinye otú ndị eze si enye onyinye.