Esta 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’oge ahụ Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ na ndị na-eje ozi n’obí eze, were iwe chọwa otú ha ga-esi gbuo* Eze Ahazuirọs.
21 N’oge ahụ Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ na ndị na-eje ozi n’obí eze, were iwe chọwa otú ha ga-esi gbuo* Eze Ahazuirọs.