Esta 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ihe a mechara, Eze Ahazuirọs buliri Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ n’ọkwá, meekwa ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ibe ya.+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ṅomie, p. 130-131 Ụlọ Nche,10/1/2011, p. 21
3 Mgbe ihe a mechara, Eze Ahazuirọs buliri Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ n’ọkwá, meekwa ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ibe ya.+