-
Esta 3:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’abalị iri na atọ n’ọnwa mbụ, a kpọkọtara ndị odeakwụkwọ eze,+ ha edee+ iwu niile Heman nyere ka e zigara ndị setrap eze, ndị gọvanọ na-achị ógbè* dị iche iche, na ndị isi nke ndị dị iche iche. Ha dere nke ógbè* ọ bụla otú ndị ebe ahụ si ede ihe, deekwa nke ndị ọ bụla n’asụsụ ha. E dere ya n’aha Eze Ahazuirọs, jirikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara.+
-