-
Esta 3:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 E dunyere ndị ozi ka ha ziga akwụkwọ ozi ndị ahụ n’ógbè* niile eze na-achị. Ihe e dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ ka e bibie ndị Juu, gbuo ha ma laa ha niile n’iyi n’otu ụbọchị, ma nwata ma agadi, ma ụmụntakịrị ma ụmụ nwaanyị. A ga-ebibi ha n’abalị iri na atọ n’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+ A ga-akwakọrọkwa ihe ha.+
-