Esta 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe dị n’akwụkwọ ozi ahụ ga-abụ iwu ndị nọ n’ógbè* niile ga-edebe. A ga-emekwa ka mmadụ niile mara ihe dị na ya, ka ha jikere maka ụbọchị ahụ.
14 Ihe dị n’akwụkwọ ozi ahụ ga-abụ iwu ndị nọ n’ógbè* niile ga-edebe. A ga-emekwa ka mmadụ niile mara ihe dị na ya, ka ha jikere maka ụbọchị ahụ.