-
Esta 4:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 “Ndị niile na-ejere eze ozi na ndị niile nọ n’ógbè* niile eze na-achị ma na nwoke ọ bụla ma ọ bụ nwaanyị ọ bụla banyere n’ogige eze nke dị n’ime+ ma ọ́ bụghị eze kpọrọ ya, ihe iwu kwuru bụ na a ga-egbu onye ahụ, ọ gwụla ma eze ò setịịrị ya mkpanaka ọlaedo ya.+ Eze akpọbeghịkwanụ m ka m bịa kemgbe ụbọchị iri atọ ugbu a.”
-