Esta 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ozugbo eze hụrụ Esta nwunye ya ka o guzo n’ogige ụlọ ya, obi tọrọ ya ụtọ, ya esetịara ya mkpanaka ọlaedo+ o ji n’aka. Esta wee bịa metụ aka n’ọnụ mkpanaka ahụ. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:2 Ṅomie, p. 135 Ụlọ Nche,1/1/2012, p. 24
2 Ozugbo eze hụrụ Esta nwunye ya ka o guzo n’ogige ụlọ ya, obi tọrọ ya ụtọ, ya esetịara ya mkpanaka ọlaedo+ o ji n’aka. Esta wee bịa metụ aka n’ọnụ mkpanaka ahụ.